Aga eme ntuli aka onye ga anochite anya ndi si na mpaghara Aba North na South n’ulo nnochita anya ome iwu na ubochi Saturday n’abia.
Ndi si n’mpaghara, kwuru na ha nwere olile anya na o ga aga nke oma dika ha kpebiri ihoputa onye gaa anochita anya ha nke oma.
Comments
Post a Comment